Aịzaya 53:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị niile awagharịwo dị ka atụrụ;+ onye ọ bụla n’ime anyị gawara n’ụzọ nke ya; Jehova emewokwa ka onye ahụ buru njehie anyị niile.+ 1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.
6 Anyị niile awagharịwo dị ka atụrụ;+ onye ọ bụla n’ime anyị gawara n’ụzọ nke ya; Jehova emewokwa ka onye ahụ buru njehie anyị niile.+
25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.