7 site n’ịghara iso mba ndị a na-akpakọrịta,+ bụ́ ndị a fọdụrụ n’etiti unu. Unu akpọtụkwala chi ha aha,+ unu ejikwala ha ṅụọ iyi,+ unu efekwala ha ofufe, unu akpọkwarala ha isiala.+
16 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha amụta ụzọ ndị m wee jiri aha m na-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ!’ dị ka ha kụziiri ndị m iji Bel na-aṅụ iyi,+ a ga-eme ka ha kwụsie ike n’etiti ndị m.+
14 ya bụ, ndị ji ikpe ọmụma Sameria na-aṅụ iyi,+ ndị na-asị: “Dị nnọọ ka chi gị dị ndụ, gị Dan!”+ ndị na-asịkwa, “Dị nnọọ ka ụzọ Bia-shiba+ na-adịgide adịgide!” Ha ga-ada, ha agaghị ebili ọzọ.’”+