Aịzaya 44:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-asị ogbu mmiri, ‘Takọọ; m ga-eme ka osimiri gị niile taa’;+ Jeremaya 50:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 A ga-ala mmiri ya niile n’iyi, ha ga-atakwa.+ N’ihi na ọ bụ ala ihe oyiyi a pịrị apị,+ ha na-eme ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ. Mkpughe 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmụọ ozi nke isii+ wee wụpụ ihe dị n’efere ya n’elu osimiri ukwu bụ́ Yufretis,+ mmiri ya wee takpọọ,+ ka e wee kwadebere ndị eze si n’ọwụwa anyanwụ ụzọ.+
38 A ga-ala mmiri ya niile n’iyi, ha ga-atakwa.+ N’ihi na ọ bụ ala ihe oyiyi a pịrị apị,+ ha na-eme ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.
12 Mmụọ ozi nke isii+ wee wụpụ ihe dị n’efere ya n’elu osimiri ukwu bụ́ Yufretis,+ mmiri ya wee takpọọ,+ ka e wee kwadebere ndị eze si n’ọwụwa anyanwụ ụzọ.+