1 Ndị Eze 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee kpụọ ogidi ọla kọpa abụọ,+ nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ n’ịdị elu, eriri dị kubit iri na abụọ ga-agakwa nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ gburugburu.+
15 O wee kpụọ ogidi ọla kọpa abụọ,+ nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ n’ịdị elu, eriri dị kubit iri na abụọ ga-agakwa nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ gburugburu.+