13 Ndị Kaldia kụrisịkwara ogidi+ ọla kọpa ndị dị n’ụlọ Jehova, nakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ na oké osimiri e ji ọla kọpa rụọ,+ bụ́ ndị dị n’ụlọ Jehova, burukwa ọla kọpa e ji rụọ ha laa Babịlọn.+
12 Ogidi+ abụọ ahụ na ihe ndị ahụ dị okirikiri a kpụkwasịrị n’elu+ ogidi abụọ ahụ na ihe abụọ ahụ a kpara akpa+ iji kpuchie ihe abụọ ahụ dị okirikiri a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ