Joel 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Kpọsaanụ n’etiti mba dị iche iche,+ sị, ‘Jikerenụ agha!* Kpalienụ ndị dị ike!+ Ka ha bịa nso! Ka ha gbagote, ya bụ, ndị ikom niile na-aga agha!+
9 “Kpọsaanụ n’etiti mba dị iche iche,+ sị, ‘Jikerenụ agha!* Kpalienụ ndị dị ike!+ Ka ha bịa nso! Ka ha gbagote, ya bụ, ndị ikom niile na-aga agha!+