Aịzaya 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jọọnụ njọ, unu ndị dị iche iche, ka e tipịa unu; ṅaanụ ntị, unu ndị niile nọ n’ebe ndị dị anya nke ụwa!+ Keenụ ájị̀ n’ume,+ ka e tipịakwa unu!+ Keenụ ájị̀ n’ume, ka e tipịakwa unu! Jeremaya 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Kwadebenụ ọta nta na ọta ukwu maka ịga buo agha.+
9 Jọọnụ njọ, unu ndị dị iche iche, ka e tipịa unu; ṅaanụ ntị, unu ndị niile nọ n’ebe ndị dị anya nke ụwa!+ Keenụ ájị̀ n’ume,+ ka e tipịakwa unu!+ Keenụ ájị̀ n’ume, ka e tipịakwa unu!