Jeremaya 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Emewo m ka ị ghọọrọ ndị a mgbidi ọla kọpa e wusiri ike;+ ha ga-alụso gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị.+ N’ihi na m nọnyeere gị, ịzọpụta gị na ịnapụta gị,”+ ka Jehova kwuru. Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
20 “Emewo m ka ị ghọọrọ ndị a mgbidi ọla kọpa e wusiri ike;+ ha ga-alụso gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị.+ N’ihi na m nọnyeere gị, ịzọpụta gị na ịnapụta gị,”+ ka Jehova kwuru.