Aịzaya 41:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Elegharịla anya n’ụjọ, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike.+ M ga-enyere gị aka.+ M ga-eji aka nri m+ nke ezi omume+ jidesie gị ike.’ Ọrụ Ndịozi 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na anọnyeere m gị,+ ọ dịghịkwa onye ga-eme gị ihe iji merụọ gị ahụ́; n’ihi na enwere m ọtụtụ mmadụ n’obodo a.”
10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Elegharịla anya n’ụjọ, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike.+ M ga-enyere gị aka.+ M ga-eji aka nri m+ nke ezi omume+ jidesie gị ike.’
10 n’ihi na anọnyeere m gị,+ ọ dịghịkwa onye ga-eme gị ihe iji merụọ gị ahụ́; n’ihi na enwere m ọtụtụ mmadụ n’obodo a.”