12Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu?
11 Juda aghọwo aghụghọ, e mewokwa ihe arụ n’Izrel nakwa na Jeruselem;+ n’ihi na Juda emerụwo ịdị nsọ Jehova,+ bụ́ nke Ọ hụrụ n’anya, ọ lụrụwokwa ada nke chi ndị mba ọzọ.+