25 Tụfịakwa! Ị gaghị eme otú a, igbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, nke na ihe ga-eme onye ajọ omume ga-emekwa onye ezi omume.+ Tụfịakwa! Ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onyeikpe nke ụwa dum agaghị eme ihe ziri ezi?”+
5 Jehova bụ onye ezi omume n’ime ya;+ ọ dịghị eme ajọ omume ọ bụla.+ Ọ na-eme ka a mara ihe o kpere n’ikpe kwa ụtụtụ.+ Ọ kọghị ụkọ mgbe chi bọrọ.+ Ma ihere adịghị eme onye ajọ omume.+