Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 19:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova.

  • 2 Samuel 19:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 O wee kwutọọ+ ohu gị n’ihu onyenwe m eze. Ma onyenwe m eze dị ka mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, ya mere, mee ihe dị mma n’anya gị.

  • Abụ Ọma 15:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Ọ dịghị eji ire ya ekwutọ mmadụ.+

      Ọ dịghị eme mmadụ ibe ya ihe ọjọọ,+

      Ọ dịghịkwa akọcha onye ya na ya na-akpachi anya.+

  • Ilu 20:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Onye na-agagharị dị ka onye nkwutọ na-ekpughe okwu nzuzo;+ gị na onye ọnụ na-akọ ọkọ enwekwala mkpakọrịta ọ bụla.+

  • Jeremaya 6:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ha niile bụ ndị isi ike karịa mmadụ niile,+ ha na-agagharị dị ka ndị nkwutọ,+ ha dị ka ọla kọpa na ígwè. Ha niile bụ ndị na-ebibi ihe.+

  • Ezikiel 22:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ndị o doro anya na ha bụ ndị nkwutọ nọ n’ime gị, ka ha wee wụfuo ọbara;+ ha anọwokwa n’elu ugwu rie nri n’ime gị.+ Ha emewo omume rụrụ arụ n’ime gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya