2 Samuel 19:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee kwutọọ+ ohu gị n’ihu onyenwe m eze. Ma onyenwe m eze dị ka mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, ya mere, mee ihe dị mma n’anya gị. Ilu 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-agagharị dị ka onye nkwutọ na-ekpughe okwu nzuzo;+ gị na onye ọnụ na-akọ ọkọ enwekwala mkpakọrịta ọ bụla.+ Jeremaya 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Onye ọ bụla n’ime unu kpachara anya n’ebe enyi ya nọ,+ unu atụkwasịkwala nwanne unu ọ bụla obi.+ N’ihi na nwanne ọ bụla ga-aghọ nwanne ya aghụghọ,+ enyi ọ bụla ga na-ejegharị dị ka onye nkwutọ,+
27 O wee kwutọọ+ ohu gị n’ihu onyenwe m eze. Ma onyenwe m eze dị ka mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, ya mere, mee ihe dị mma n’anya gị.
19 Onye na-agagharị dị ka onye nkwutọ na-ekpughe okwu nzuzo;+ gị na onye ọnụ na-akọ ọkọ enwekwala mkpakọrịta ọ bụla.+
4 “Onye ọ bụla n’ime unu kpachara anya n’ebe enyi ya nọ,+ unu atụkwasịkwala nwanne unu ọ bụla obi.+ N’ihi na nwanne ọ bụla ga-aghọ nwanne ya aghụghọ,+ enyi ọ bụla ga na-ejegharị dị ka onye nkwutọ,+