Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị ajọ omume+ ga-aga na Shiol,+Ọbụna mba niile ndị na-echefu Chineke.+ Abụ Ọma 79:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Wụkwasị mba ndị na-amaghị gị ọnụma gị,+Wụkwasịkwa alaeze ndị na-adịghị akpọku aha gị ọnụma gị.+ Aịzaya 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova na-eweso mba niile iwe,+ o nwekwara ọnụma megide ndị agha ha niile.+ Ọ ga-ebibi ha; ọ ga-egbu ha.+
2 N’ihi na Jehova na-eweso mba niile iwe,+ o nwekwara ọnụma megide ndị agha ha niile.+ Ọ ga-ebibi ha; ọ ga-egbu ha.+