15 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ pụta, jiri oké olu tikuo onye ahụ nọ n’elu ígwé ojii ahụ, sị: “Tinye mma owuwe ihe ubi gị ghọrọ mkpụrụ,+ n’ihi na oge awa ịghọ mkpụrụ eruwo, n’ihi na ihe ubi+ nke ụwa achawo acha nke ọma.”+
15 Ogologo mma agha dị nkọ sikwa n’ọnụ ya pụta,+ ka o jiri ya gbuo mba niile, ọ ga-ejikwa mkpanaka ígwè zụọ ha dị ka atụrụ.+ Ọ na-azọchakwa mkpụrụ dị n’ebe nzọchapụta mmanya+ nke iwe nke ọnụma Chineke,+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.