Abụ Ọma 81:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị m egeghị ntị n’olu m;+Izrel achọghịkwa irubere m isi.+ Jeremaya 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “M wee nye unu ndị nche,+ sị, ‘Ṅaanụ ntị n’ụda opi!’”+ Ma ha nọ na-asị: “Anyị agaghị aṅa ntị.”+