Aịzaya 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Okwu e kwuru megide Duma: Ọ dị onye nọ na Sia na-etiku m,+ sị: “Onye nche, abalị kwanụ? Onye nche, abalị kwanụ?”+ Jeremaya 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova zitekwaara unu ndị ohu ya niile bụ́ ndị amụma, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha, ma unu egeghị ntị,+ unu atọghịkwa ntị n’ala wee gee ntị,+ Ezikiel 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m, ị ga-adọkwa ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+ Habakọk 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ebe m na-anọ eche nche ka m ga na-eguzo,+ m ga na-anọkwa n’elu mgbidi siri ike; m ga-anọ na nche+ ka m hụ ihe ọ ga-esi n’ọnụ m kwuo+ nakwa ihe m ga-aza mgbe ọ dọrọ m aka ná ntị.+
11 Okwu e kwuru megide Duma: Ọ dị onye nọ na Sia na-etiku m,+ sị: “Onye nche, abalị kwanụ? Onye nche, abalị kwanụ?”+
4 Jehova zitekwaara unu ndị ohu ya niile bụ́ ndị amụma, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha, ma unu egeghị ntị,+ unu atọghịkwa ntị n’ala wee gee ntị,+
17 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m, ị ga-adọkwa ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+
2 N’ebe m na-anọ eche nche ka m ga na-eguzo,+ m ga na-anọkwa n’elu mgbidi siri ike; m ga-anọ na nche+ ka m hụ ihe ọ ga-esi n’ọnụ m kwuo+ nakwa ihe m ga-aza mgbe ọ dọrọ m aka ná ntị.+