Levitikọs 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-emefusi ike unu na nkịtị, ala unu agaghị emepụta ihe,+ osisi ndị dị n’ala agaghịkwa amị mkpụrụ.+ Diuterọnọmi 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mbara igwe nke dị n’elu isi gị ga-adịkwa ka ọla kọpa, ala nke dị n’okpuru gị ga-adịkwa ka ígwè.+
20 Unu ga-emefusi ike unu na nkịtị, ala unu agaghị emepụta ihe,+ osisi ndị dị n’ala agaghịkwa amị mkpụrụ.+