Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 26:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 M ga-agbaji ike unu nke na-ebu unu isi, meekwa ka eluigwe unu dị ka ígwè,+ meekwa ka ala unu dị ka ọla kọpa.

  • Diuterọnọmi 11:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Jehova ewee weso unu iwe dị ọkụ, o wee mechie eluigwe ka mmiri ghara izo,+ ala agaghịkwa emepụta ihe, unu ewee laa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala ahụ Jehova na-enye unu.+

  • 1 Ndị Eze 8:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 “Mgbe e mechiri eluigwe, mmiri ewee ghara izo,+ n’ihi na ha nọ na-emehie+ gị, ha wee chee ihu n’ebe a kpee ekpere+ ma too aha gị, sikwa ná mmehie ha chigharịa, n’ihi na ị nọ na-emekpa ha ahụ́,+

  • 1 Ndị Eze 17:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ịlaịja+ onye Tishbe, bụ́ otu n’ime ndị bi na Gilied,+ wee sị Ehab: “Dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel dị ndụ,+ bụ́ onye m guzo n’ihu ya,+ igirigi agaghị ada, mmiri agaghịkwa ezo n’ime afọ ndị a,+ ọ gwụla ma m̀ kwuru ka o mee!”+

  • Jeremaya 14:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ihere emewo ndị ọrụ ubi n’ihi na ala agbawasịwo maka na mmiri ezobeghị n’ala;+ ha ekpuchiwo isi ha.+

  • Emọs 4:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 “‘Mụ onwe m kwa gbochiri oké mmiri ozuzo izoro unu mgbe ọ fọrọ ọnwa atọ ka oge owuwe ihe ubi ruo;+ m mekwara ka mmiri zoo n’otu obodo, ma emeghị m ka mmiri zoo n’obodo ọzọ. Mmiri zoro n’otu ibé ala, ma ibé ala nke m na-emeghị ka mmiri zoo na ya kpọrọ nkụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya