Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 31:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’ihi nke ahụ, m ga-eweso ha iwe dị ọkụ n’ụbọchị ahụ,+ m ga-agbahapụkwa ha+ ma wepụ ihu m n’ebe ha nọ,+ ha ga-aghọkwa ihe a ga-ala n’iyi; ọtụtụ ọdachi na ahụhụ ga-adakwasịkwa ha,+ ha ga-ekwukwa n’ụbọchị ahụ, sị, ‘Ọ́ bụghị n’ihi na Chineke anyị anọghị n’etiti anyị mere ọdachi ndị a ji dakwasị anyị?’+

  • 2 Ihe E Mere 15:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ha gweriri ibe ha, otu mba gweriri mba ọzọ,+ otu obodo egweriekwa obodo ọzọ, n’ihi na Chineke tinyere ha n’ọgba aghara site n’ime ka ụdị nsogbu ọ bụla dakwasị ha.+

  • Aịzaya 27:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Mgbe ntakịrị alaka ya kpọnwụrụ, ndị inyom na-abata ga-anyakapụ ha, mụnyekwa ha ọkụ.+ N’ihi na ha abụghị ndị dị nkọ n’ịghọta ihe.+ N’ihi ya, Onye kere ha agaghị emere ha ebere, Onye kpụrụ ha agaghịkwa emere ha amara.+

  • Aịzaya 63:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma ha nupụrụ isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ O wee ghọọrọ ha onye iro.+ O busoro ha agha.+

  • Zekaraya 8:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na tupu ụbọchị ndị ahụ, ụmụ mmadụ adịghị enweta ụgwọ ọrụ ha;+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ anụ ụlọ na-enweta, udo adịghịrị onye na-apụ apụ nakwa onye na-abata abata n’ihi onye iro,+ n’ihi na emere m ka mmadụ niile na-emegide ibe ha.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya