Job 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụkwa na ọ dị mpako,+ ị ga-achụ nta m+ dị ka nwa ọdụm si achụ nta anụ,Ị ga-egosikwa ọzọ na ị dị ebube n’ihe banyere m. Job 38:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Mgbe ha makpu n’ebe zoro ezo,+Ma ọ bụ, mgbe ha makpu n’ọgba ha na-eche anụ? Hosia 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na m ga-adị ka nwa ọdụm nye Ifrem,+ m ga-adịkwa ka nwa ọdụm tojuru etoju nye ụlọ Juda. Mụ onwe m ga-adọgbu ha, m ga-agakwa buru ha, ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ha.+
16 Ọ bụrụkwa na ọ dị mpako,+ ị ga-achụ nta m+ dị ka nwa ọdụm si achụ nta anụ,Ị ga-egosikwa ọzọ na ị dị ebube n’ihe banyere m.
14 N’ihi na m ga-adị ka nwa ọdụm nye Ifrem,+ m ga-adịkwa ka nwa ọdụm tojuru etoju nye ụlọ Juda. Mụ onwe m ga-adọgbu ha, m ga-agakwa buru ha, ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ha.+