Emọs 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị na-edina n’ihe ndina e ji ọdụ́ rụọ,+ ndị na-agbatịkwa onwe ha n’ihe ndina ha, ndị na-eri ebule ndị e nwere n’ìgwè atụrụ, na-erikwa ụmụ oké ehi si n’ime ụmụ ehi mara abụba;+ Emọs 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ya mere, a ga-adọrọ ha n’agha. Ha ga-abụ ndị mbụ a ga-adọrọ n’agha.+ Oriri oké mkpọtụ nke ndị na-agbatị onwe ha n’ihe ndina ga-akwụsịkwa.
4 Unu ndị na-edina n’ihe ndina e ji ọdụ́ rụọ,+ ndị na-agbatịkwa onwe ha n’ihe ndina ha, ndị na-eri ebule ndị e nwere n’ìgwè atụrụ, na-erikwa ụmụ oké ehi si n’ime ụmụ ehi mara abụba;+
7 “Ya mere, a ga-adọrọ ha n’agha. Ha ga-abụ ndị mbụ a ga-adọrọ n’agha.+ Oriri oké mkpọtụ nke ndị na-agbatị onwe ha n’ihe ndina ga-akwụsịkwa.