1 Ndị Eze 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma agaghị m anapụ alaeze ahụ dum n’aka ya, n’ihi na m ga-eme ka ọ bụrụ onyeisi ruo ụbọchị niile nke ndụ ya, n’ihi ohu m Devid bụ́ onye m họọrọ,+ n’ihi na o debere ihe ndị m nyere n’iwu nakwa ụkpụrụ m.
34 Ma agaghị m anapụ alaeze ahụ dum n’aka ya, n’ihi na m ga-eme ka ọ bụrụ onyeisi ruo ụbọchị niile nke ndụ ya, n’ihi ohu m Devid bụ́ onye m họọrọ,+ n’ihi na o debere ihe ndị m nyere n’iwu nakwa ụkpụrụ m.