Ilu 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+ Ezikiel 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 onye ọ bụla nke nụrụ ụda opi ahụ ma ọ naraghị ịdọ aka ná ntị ma ọlị,+ mma agha wee bịa gbuo ya, ọbara ya ga-adị ya n’isi.+ Ndị Rom 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+
32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+
4 onye ọ bụla nke nụrụ ụda opi ahụ ma ọ naraghị ịdọ aka ná ntị ma ọlị,+ mma agha wee bịa gbuo ya, ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+