Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 25:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 O wee ruo na mgbe ọ gwara ya okwu a na eze sịrị ya ozugbo: “Ànyị mere gị onye ndụmọdụ eze?+ Mechie ọnụ maka ndụ gị.+ Ị̀ chọrọ ka e gbuo gị?” Onye amụma ahụ wee mechie ọnụ, kama ọ sịrị: “Amaara m na Chineke ekpebiwo ịla gị n’iyi,+ n’ihi ihe a i mere,+ i geghịkwa ntị na ndụmọdụ m.”+

  • Ilu 29:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+

  • Jeremaya 6:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “M wee nye unu ndị nche,+ sị, ‘Ṅaanụ ntị n’ụda opi!’”+ Ma ha nọ na-asị: “Anyị agaghị aṅa ntị.”+

  • Zekaraya 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “‘Unu adịla ka ndị nna unu+ bụ́ ndị ndị amụma oge mbụ ji olu dara ụda gwa,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Biko, sinụ n’ụzọ ọjọọ unu nakwa n’omume ọjọọ unu lọghachi.’’”+

      “‘Ma ha egeghị ntị, ha aṅaghịkwa m ntị,’+ ka Jehova kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya