Ezikiel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee malite ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha gbara akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ.+ N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara,+ n’ebe ahụkwa ka a nọ pịa ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke. Ezikiel 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, m nyefere ya n’aka ndị ya na ha na-eme enyi,+ n’aka ndị Asiria, bụ́ ndị ọ gụrụ ya agụụ ka ha na ya nwee mmekọahụ.+
3 Ha wee malite ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha gbara akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ.+ N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara,+ n’ebe ahụkwa ka a nọ pịa ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke.
9 Ya mere, m nyefere ya n’aka ndị ya na ha na-eme enyi,+ n’aka ndị Asiria, bụ́ ndị ọ gụrụ ya agụụ ka ha na ya nwee mmekọahụ.+