Ezikiel 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo n’afọ nke iri atọ, n’ọnwa nke anọ, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, mgbe m nọ n’akụkụ osimiri Kiba+ n’etiti ndị a dọọrọ n’agha,+ na eluigwe meghere,+ m wee hụ ọhụụ Chineke.+
1 O wee ruo n’afọ nke iri atọ, n’ọnwa nke anọ, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, mgbe m nọ n’akụkụ osimiri Kiba+ n’etiti ndị a dọọrọ n’agha,+ na eluigwe meghere,+ m wee hụ ọhụụ Chineke.+