11 N’ụbọchị i guzopụrụ iche, n’ụbọchị ndị ala ọzọ dọọrọ ndị agha ya n’agha+ nakwa mgbe ndị mba ọzọ banyere n’ọnụ ụzọ ámá+ ya, ha efeekwa nza+ maka Jeruselem, gị onwe gị kwa dị ka otu n’ime ha.
10 A ga-adọrọ ya onwe ya n’agha; e wee dọrọ ya n’agha.+ A kụriri+ ụmụ ya na ngalaba okporo ámá niile; ha fekwara nza+ n’isi ndị ya a na-asọpụrụ, a tụwokwa ndị ukwu ya niile ịgà.+