2 Ndị Eze 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nakwa n’ihi ọbara na-emeghị ihe ọjọọ+ ọ wụfuru, o wee mee ka Jeruselem jupụta n’ọbara na-emeghị ihe ọjọọ, Jehova ekweghịkwa ịgbaghara ya.+ Jeremaya 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anya m na-ahụ ụzọ ha niile. E zoghị ha ezo n’ihu m, e zopụghịkwa njehie ha n’anya m.+
4 nakwa n’ihi ọbara na-emeghị ihe ọjọọ+ ọ wụfuru, o wee mee ka Jeruselem jupụta n’ọbara na-emeghị ihe ọjọọ, Jehova ekweghịkwa ịgbaghara ya.+