17 O wee bịa n’akụkụ ebe m guzo, ma mgbe ọ bịara, ụjọ tụrụ m, m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. O wee sị m: “Nwa nke mmadụ,+ ghọta+ na ọhụụ ahụ bụ maka oge ikpeazụ.”+
10 ndị okenye iri abụọ na anọ+ ahụ na-ada n’ala n’ihu Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ma kpọọrọ Onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi isiala,+ ha na-atọgbọkwa okpueze ha n’ihu ocheeze ahụ, sị: