Ezikiel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ nsọ wee bata n’ime m ozugbo ọ gwara m okwu.+ O wee mee ka m guzoro ọtọ ka m wee nụ ihe Onye ahụ na-agwa m okwu na-ekwu.+ Ezikiel 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee buo amụma dị nnọọ ka o nyere m n’iwu. Ume ndụ wee malite ịbanye n’ime ha, ha wee dịrị ndụ, jirikwa ụkwụ ha guzoro,+ bụrụ ụsụụ ndị agha dị nnọọ ukwuu.
2 Mmụọ nsọ wee bata n’ime m ozugbo ọ gwara m okwu.+ O wee mee ka m guzoro ọtọ ka m wee nụ ihe Onye ahụ na-agwa m okwu na-ekwu.+
10 M wee buo amụma dị nnọọ ka o nyere m n’iwu. Ume ndụ wee malite ịbanye n’ime ha, ha wee dịrị ndụ, jirikwa ụkwụ ha guzoro,+ bụrụ ụsụụ ndị agha dị nnọọ ukwuu.