Diuterọnọmi 28:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+ Jeremaya 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+
32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+
22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+