3 Anụ ụlọ+ ya dị puku atụrụ asaa na puku kamel atọ na otu puku ehi e jikọrọ abụọ abụọ nakwa narị nne ịnyịnya ibu ise, tinyere ọtụtụ ndị na-ejere ya ozi; nwoke ahụ wee bụrụ onye kasị baa ọgaranya ná ndị Ọwụwa Anyanwụ niile.+
10 ruo n’ala ndị Ọwụwa Anyanwụ,+ tinyere ụmụ Amọn;+ m ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe ndị ọzọ ga-eweghara, ka a ghara icheta ya,+ ya bụ, ụmụ Amọn, n’etiti mba dị iche iche.