15 Ị ga-aghọkwa ihe nkọcha+ nakwa ihe a na-ekwu okwu ọjọọ banyere ya,+ ihe atụ ịdọ aka ná ntị+ na ihe na-eme ka mba ndị gbara gị gburugburu tụọ egwu, mgbe m ga-eji iwe na ọnụma na ịba mba dị ukwuu mee ihe e kpere n’ikpe n’ime gị.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.