Abụ Ọma 69:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka anya gbaa ha ọchịchịrị ka ha ghara ịhụ ụzọ;+Meekwa ka úkwù na-ama ha jijiji mgbe niile.+ Ezikiel 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, sụọ ude mgbe úkwù na-ama gị jijiji.+ Jiri obi ilu sụọ ude n’ihu ha.+
6 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, sụọ ude mgbe úkwù na-ama gị jijiji.+ Jiri obi ilu sụọ ude n’ihu ha.+