Aịzaya 62:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+ Ezikiel 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m, ị ga-adọkwa ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+
6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+
17 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m, ị ga-adọkwa ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+