Job 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, unu ndị nwere obi nghọta,+ geenụ m ntị.Ya bụrụ Chineke ihe arụ ime ihe ọjọọ,+Ya bụrụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ihe arụ ime ihe n’ụzọ na-ezighị ezi!+ Job 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, ị̀ ga-eme ka ikpe m gharazie izi ezi?Ị̀ ga-akpọ m onye ajọ omume ka o wee bụrụ na ikpe ziiri gị?+ Abụ Ọma 92:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka ha wee na-akọ na Jehova bụ onye ezi omume.+Ọ bụ Oké Nkume m,+ onye na-adịghị eme ajọ omume.+ Ndị Rom 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tụfịakwa! Kama ka Chineke bụrụ onye eziokwu,+ ọ bụ ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha,+ ọbụna dị ka e dere, sị: “Ka e wee gosi na ị bụ onye ezi omume n’okwu gị, ka i wee merie mgbe a na-ekpe gị ikpe.”+
10 Ya mere, unu ndị nwere obi nghọta,+ geenụ m ntị.Ya bụrụ Chineke ihe arụ ime ihe ọjọọ,+Ya bụrụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ihe arụ ime ihe n’ụzọ na-ezighị ezi!+
8 N’ezie, ị̀ ga-eme ka ikpe m gharazie izi ezi?Ị̀ ga-akpọ m onye ajọ omume ka o wee bụrụ na ikpe ziiri gị?+
4 Tụfịakwa! Kama ka Chineke bụrụ onye eziokwu,+ ọ bụ ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha,+ ọbụna dị ka e dere, sị: “Ka e wee gosi na ị bụ onye ezi omume n’okwu gị, ka i wee merie mgbe a na-ekpe gị ikpe.”+