Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila. Jeremaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+ Jeremaya 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ala a dum ga-aghọ ebe a lara n’iyi na ihe ijuanya, mba ndị a ga-ejere eze Babịlọn ozi ruo afọ iri asaa.”’+ Jeremaya 32:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 A ga-azụkwa ala n’ala a+ nke unu ga na-ekwu banyere ya, sị: “Ọ bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị. E nyefewo ya n’aka ndị Kaldia.”’+
16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.
11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+
11 Ala a dum ga-aghọ ebe a lara n’iyi na ihe ijuanya, mba ndị a ga-ejere eze Babịlọn ozi ruo afọ iri asaa.”’+
43 A ga-azụkwa ala n’ala a+ nke unu ga na-ekwu banyere ya, sị: “Ọ bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị. E nyefewo ya n’aka ndị Kaldia.”’+