1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.
25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.