Aịzaya 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ruo mgbe e si n’eluigwe wụkwasị anyị mmụọ,+ mgbe ala ịkpa ghọrọ ubi mkpụrụ osisi, e werekwa ubi mkpụrụ osisi dị ka ezigbo oké ọhịa.+ Ezikiel 36:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M ga-etinye mmụọ m n’ime unu,+ m ga-emekwa ihe ka unu wee jee ije n’ụkpụrụ m,+ unu ga-emekwa ihe m kpere n’ikpe ma debe ya.+ Ezikiel 37:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ọkpụkpụ ndị a: “Lee, m ga-eme ka ume ndụ baa n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ.+
15 ruo mgbe e si n’eluigwe wụkwasị anyị mmụọ,+ mgbe ala ịkpa ghọrọ ubi mkpụrụ osisi, e werekwa ubi mkpụrụ osisi dị ka ezigbo oké ọhịa.+
27 M ga-etinye mmụọ m n’ime unu,+ m ga-emekwa ihe ka unu wee jee ije n’ụkpụrụ m,+ unu ga-emekwa ihe m kpere n’ikpe ma debe ya.+
5 “‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ọkpụkpụ ndị a: “Lee, m ga-eme ka ume ndụ baa n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ.+