Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+ Ezikiel 36:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mba ndị ga-afọdụ gburugburu unu ga-amara na mụ onwe m, Jehova, ewughachiwo ihe e tidara etida,+ akụwo m ihe n’ala ahụ e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu. Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, emewokwa m ya.’+
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+
36 Mba ndị ga-afọdụ gburugburu unu ga-amara na mụ onwe m, Jehova, ewughachiwo ihe e tidara etida,+ akụwo m ihe n’ala ahụ e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu. Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, emewokwa m ya.’+