Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila. Ezikiel 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-abọ ọbọ dị ukwuu n’ahụ́ ha, baakwara ha oké mba;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m bọrọ ọbọ n’ahụ́ ha.”’”+
16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.
17 M ga-abọ ọbọ dị ukwuu n’ahụ́ ha, baakwara ha oké mba;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m bọrọ ọbọ n’ahụ́ ha.”’”+