1 Ndị Eze 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee rụnye ụlọ ahụ windo ndị dị warara ná mpụta karịa otú ha dị n’ime.+ Ezikiel 41:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E nwere windo ndị dị warara+ ná mpụta karịa otú ha dị n’ime. A tụkwara nkwụ n’ebe dị iche iche n’akụkụ abụọ nke ihe owuwu ụzọ mbata ahụ nakwa n’ọnụ ụlọ ndị dị n’akụkụ ụlọ ahụ nakwa n’ihe e ji kụchie ihu ha.
26 E nwere windo ndị dị warara+ ná mpụta karịa otú ha dị n’ime. A tụkwara nkwụ n’ebe dị iche iche n’akụkụ abụọ nke ihe owuwu ụzọ mbata ahụ nakwa n’ọnụ ụlọ ndị dị n’akụkụ ụlọ ahụ nakwa n’ihe e ji kụchie ihu ha.