Ezikiel 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anya m agaghị emere gị ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko, n’ihi na m ga-emeso gị dị ka ụzọ gị niile si dị, ihe arụ gị ga-adị n’etiti gị;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
4 Anya m agaghị emere gị ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko, n’ihi na m ga-emeso gị dị ka ụzọ gị niile si dị, ihe arụ gị ga-adị n’etiti gị;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+