Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 13:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M ga-akụpịa ha, otu onye n’ahụ́ ibe ya, ma ndị bụ́ nna ma ụmụ ha n’otu mgbe,”+ ka Jehova kwuru. “Agaghị m enwe ọmịiko, agaghịkwa m enwe mwute ọ bụla, agaghịkwa m eme ebere wee ghara ịla ha n’iyi.”’+

  • Ezikiel 5:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “‘Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘n’ezie, ebe ọ bụ ebe nsọ m ka i ji ihe arụ gị niile+ na ihe gị niile jọgburu onwe ha merụọ,+ ọ bụkwa mụ onwe m ga-egbukpọ ndị bi n’ime gị,+ anya m agaghị eme ebere,+ mụ onwe m agaghịkwa enwe ọmịiko.+

  • Ezikiel 8:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Mụ onwe m ga-ejikwa ọnụma mee ihe.+ Anya m agaghị eme ebere, agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ Ha ga-eji oké olu kpọkuo m, ma agaghị m anụ olu ha.”+

  • Ezikiel 9:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma anya m agaghị eme ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara.”+

  • Zekaraya 11:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “‘N’ihi na m gakwaghị enwe ọmịiko n’ebe ndị bi n’ala a nọ,’+ ka Jehova kwuru. ‘Ya mere, lee, m na-eme ka ụmụ mmadụ chọta onwe ha, onye ọ bụla n’aka mmadụ ibe ya+ nakwa n’aka eze ya;+ ha ga-egwepịakwa ala a, ọ dịghịkwa onye m ga-anapụta n’aka ha.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya