Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 30:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Ma gị onwe gị, ohu m Jekọb, atụla egwu,” ka Jehova kwuru, “atụkwala ụjọ, Izrel.+ N’ihi na, lee! m ga-azọpụta gị n’ebe dị anya ị nọ, zọpụtakwa ụmụ gị n’ala a dọọrọ ha n’agha laa.+ Jekọb ga-alọta, ọ gaghịkwa enwe nsogbu, ahụ́ ga-erukwa ya ala, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ọ maa jijiji.”+

  • Jeremaya 44:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ndị gbanahụrụ mma agha ga-esi n’ala Ijipt laghachi n’ala Juda, ha ga-adị ole na ole;+ ndị Juda niile fọdụrụ, bụ́ ndị na-abata n’ala Ijipt ka ha biri n’ime ya dị ka ndị ọbịa, ga-amata onye okwu ya ga-emezu, ihe m kwuru ka ọ̀ bụ ihe ha kwuru.”’”+

  • Ezikiel 14:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ma, lee! ndị lanahụrụ alanahụ, bụ́ ndị a ga-akpọpụta, ga-afọdụ na ya.+ Ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom, lee ha! Ha na-apụta ịbịakwute unu, unu ga-ahụkwa ụzọ ha na omume ha.+ A ga-akasikwa unu obi maka ọdachi nke m ga-emeworị ka ọ dakwasị Jeruselem, bụ́ ihe niile m ga-emeworị ka ọ dakwasị ya.’”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya