-
Ezikiel 48:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 N’ókè nke ala Juda, malite n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ókè dị n’ebe ọdịda anyanwụ, onyinye unu ga-enye ga-adị puku kubit iri abụọ na ise n’obosara,+ ogologo ya ga-ahakwa ka otu n’ime ibé ala ndị ahụ malite n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ókè dị n’ebe ọdịda anyanwụ. Ebe nsọ ahụ ga-adịkwa n’etiti ya.+
-