Ezikiel 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m chụsasịrị ha n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ha gbasasịa n’ala dị iche iche.+ Ezikiel 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
15 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m chụsasịrị ha n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ha gbasasịa n’ala dị iche iche.+
23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+