-
Ndị Ikpe 10:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Ha wee na-echi ụmụ Izrel ọnụ n’ala, na-emegbukwa ha nke ukwuu n’afọ ahụ—ha megburu ụmụ Izrel niile bi n’ofe Jọdan n’ala ndị Amọraịt nke dị na Gilied ruo afọ iri na asatọ.
-