Ọnụ Ọgụgụ 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu na-abanye n’ala Kenan.+ Ọ bụ ala a, bụ́ ala Kenan, ka unu ga-eketa+ dị ka ókè ya niile si dị.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee nye ụmụ Izrel iwu, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-eke n’etiti onwe unu site n’ife nza+ ka ọ bụrụ nke unu, dị nnọọ ka Jehova nyere n’iwu ka e nye ebo itoolu na ọkara.+ Joshụa 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E ji ife nza nye ha ihe nketa ha,+ dị nnọọ ka Jehova si n’ọnụ Mozis nye iwu ka e meere ebo itoolu na ọkara.+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu na-abanye n’ala Kenan.+ Ọ bụ ala a, bụ́ ala Kenan, ka unu ga-eketa+ dị ka ókè ya niile si dị.+
13 Mozis wee nye ụmụ Izrel iwu, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-eke n’etiti onwe unu site n’ife nza+ ka ọ bụrụ nke unu, dị nnọọ ka Jehova nyere n’iwu ka e nye ebo itoolu na ọkara.+
2 E ji ife nza nye ha ihe nketa ha,+ dị nnọọ ka Jehova si n’ọnụ Mozis nye iwu ka e meere ebo itoolu na ọkara.+